1. Mkpụrụokwu abụọ ma ọ bụ karịa nwere ike ịgakọta ọnụ na usoro ahịrịokwu ka a na-akpọ.........
2. "Ụlọ ya" bụ ọmụmaatụ ........
3. Mgbochiume anaghị ebu akara ụda ume maka na......
4. Chinwe gburu enyi." Gburu "pụtara.......
5. . Nkebiokwu anaghị enwe.... .
6 "Nwaanyị a" bụ ọmụmaatụ nkebi okwu nke ........
7. Ọ na-acha "edo edo" pụtara nkebi okwu nke......
8. "Ngwa ngwa "bụ nkebiokwu nke...
9. Ọ chọghị iji ahịa. Nke a bụ ahịrị.......
10. Gwa m otu ibe ji zuru ụwa ọnụ........