Second term Igbo Exam Jss2

Welcome to your Second term Igbo Exam Jss2

1.Akaraedemede nke na egosi ezumike n'okwụ bu......

2. Kategori ụtọ asụsụ nke na- eziputa oge Ihe ji mee ka a na-akpọ .......

3. Jon na-eri nri bu ọmụmatu tensi......

4. Anyị Jere ọrụ ugbo . Ahịrịokwu a bu ọmụmatu......

5. Okwu amamihe ndị Igbo ji achọ asụsụ ha mma bu

6. Ile ọbịa na-egosi Obi ...,......

7. Onye ka ị bu ? Ahiriokwu a gosiri nkwuwa....

8. Ime ihe dị mma bu .......

9. Otú ihe eji ama ebe onye si bu .

10 . Idobe onwe ọcha pụtara ...

Nkebi nke abua: ajụo azaa

1. Otú n'ime agwa ọjọọ ụmụaka na-akpa bu..........

2. Ikpa àgwà ọjọọ bu mmadụ ime .......

3. Ntaramahụhụ bụ ihe diri..........

4. Aha onye dere ụwa na-eme ntụgharị bụ.............

5. Aha nna mụtara Uchenna Adaakụ na Dumtoo bu.......

6. Aha nna mụtara Uche nna bụ........

7. Onye mechara kpọrọ Adaakụ ka ọ zụọ ya bụ..........

8. Ego ole ka Uche nna nyere Nwoye........

9. Kedu ndị ube ha ruru na akwụkwọ a..........

10. Mejuo okwu a: Onye kwe.........

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *